Mark 15:41 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụ nwanyị ndị a bụ ndị naara eso Jisọs na-ahụ maka mkpa ya, mgbe ọ nọ na Galili. Ha na ụmụ nwanyị ndị ọzọ ndị nọkwa nꞌebe ahụ so Jisọs bịa Jerusalem.
Igbo 2006
ndi nēso Ya mb͕e Ọ nọ na Galili, nēje-kwa-ra Ya ozi; na ọtutu ndinyom ọzọ ndi soro Ya rigoro Jerusalem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a bụ ndị naara eso ya na-ejekwara ya ozi, mgbe ọ nọ na Galili. Ọ dịkwa ndị inyom ọzọ nọkwa nʼebe ahụ, bụ ndị sooro ya bịa na Jerusalem.