Mark 15:42 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe ndị a nile mere nꞌụbọchị ọ ga-abụ o jie bọọ, ọ bụrụ ụbọchị izuike ndị Juu. Ọ bụkwa nꞌoge anyasị ka ha mere.
Igbo 2006
Mb͕e o ruru anyasi ub͕u a, ebe ọ bu Nkwadebe, nke bu ubọchi buru ubọchi-izu-ike uzọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge uhuruchi (ya bụ ụbọchị na-abọta ụbọchị izuike), ebe ọ bụ Ụbọchị Nkwadebe,