Mark 15:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ juru Pailet anya ịnụ na Jisọs anwụọla. Ọ kpọrọ ọchịagha ndị Rom jụọ ya ma ọ bụ eziokwu na Jisọs anwụọla.
Igbo 2006
O we ju Pailat anya ma ọ buru na Ọ nwuruwori: o we kpọ ọchi-agha ahu nāchi ọgu ndi-agha ise biakute ya, ọ jua ya ma ọ di anya mb͕e Ọ nwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ juru Pailet anya ịnụ na ọ nwụọla. Ọ kpọrọ ọchịagha ahụ jụọ ya ma ọ nwụọla.