Mark 15:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọchịagha ahụ gwara Pailet na Jisọs anwụọla, Pailet nyere Josef ike iwetu ahụ Jisọs na ili ya.
Igbo 2006
Mb͕e ọ matara site n'ọnu ọchi-agha ahu nāchi ọgu ndi-agha ise, o we rara ozu Jisus nye Josef n'efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọchịagha ahụ gwara ya na ọ nwụọla, o kwere ka Josef buru ahụ ya.