Mark 15:47 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Meri Magdalin na Meri nne Jisọs guzo nꞌebe ahụ na-ele anya, hụ ebe e bubara ozu Jisọs.
Igbo 2006
Ma Meri Magdalini na Meri nne Joses huru ebe atọb͕ọrọ Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Meri Magdalin na Meri nne Josef hụkwara ebe e bubara ahụ ya.