Mark 15:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs ekwughị ihe ọ bụla. Nke a juru Pailet anya.
Igbo 2006
Ma Jisus azaghi ihe ọ bula ọzọ; ya mere na o juru Pailat anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs azaghị ihe ọzọ. Nke a juru Pailet anya.