Mark 15:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge ahụ, ọ bụ omenala na Pailet ga-ahapụrụ ndị Juu otu onye nọ nꞌụlọ mkpọrọ nꞌoge mmemme ngabiga. Onye mkpọrọ Pailet na-ahapụ na-abụ onye ahụ ndị Juu chọrọ.
Igbo 2006
Ma n'ememe ọ nārapuru ha otù onye-nkpọrọ, onye ha nāriọ n'aka-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ọ bụ omenaala nʼoge mmemme, na a ga-ahapụ otu onye mkpọrọ, bụ onye ha rịọrọ ka a hapụ.