Mark 15:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge ahụ kwa, otu nwoke a na-akpọ Barabas nọ nꞌụlọ mkpọrọ, ya na ụfọdụ ndị na-ebu aghara, ndi gbukwara mmadụ nꞌoge ọgba aghara ahụ.
Igbo 2006
Ma otù onye di anākpọ Barabas, onye ekereri ab͕u, ya na ndi biliri imegide ndi-isi, madu ndi b͕u-kwa-ra madu na nbili ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ kwa, otu nwoke a na-akpọ Barabas nọ nʼụlọ mkpọrọ, ya na ụfọdụ ndị biliri megide isi ọchịchị, ndị gbukwara mmadụ nʼoge ọgbaaghara ahụ.