Mark 15:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Igwe mmadụ gbakọrọ na-ajụ Pailet ka o mezuo omenala ahụ site nꞌịhapụrụ ha otu onye.
Igbo 2006
Ìgwè madu ahu we rigo, malite iriọ ya ka o me dika ọ nēmere ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ gbakọrọ na-arịọ Pailet ka o mezuoro ha omenaala ha.
Recommended Reading