Mark 16:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge anyasị ụbọchị nke ọzọ ya, Meri Magdalin, Meri nne Jemes na Salomi gara zụta ụda dị iche iche ha ga-eji tee ahụ Jisọs mmanụ.
Igbo 2006
Mb͕e ubọchi-izu-ike gasiri, Meri Magdalini, na Meri nne James, na Salomi, we zuta uda utọ di iche iche, ka ha we bia te Ya manu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị izuike gafere, Meri Magdalin na Meri nne Jemis na Salomi zụtara ụda dị iche iche ha ga-eji tee ahụ ya mmanụ.