Mark 16:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Meri lara gaa chọpụta ndị na-eso ụzọ Jisọs ka ha nọ nꞌọnọdụ iru uju na ịkwa akwa, gwa ha na Jisọs esitela nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
Nwanyi ahu we ga kọrọ ndi Ya na ha nọri, mb͕e ha nēru újú nākwa kwa ákwá.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ lara gaa kọrọ ndị ya na ha na-anọ na mbụ, bụ ndị nọrịị na-ebe akwa ma na-erukwa ụjụ.