Mark 16:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha nụrụ ihe Meri kwuru, ha ekwenyeghị na ọ bụ eziokwu.
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi ahu nuru na Ọ di ndu, na ya onwe-ya hu-kwa-ra Ya-ri, ha ekweghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nụrụ na ọ dị ndụ, na ọ hụkwala ya, ha ekweghị.