Mark 16:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe nke a gasịrị, Jisọs mere ka mmadụ abụọ nꞌime ha hụ ya anya, mgbe ha nọ nꞌụzọ na-aga otu obodo nta. Ma Jisọs gosiri ha onwe ya dị ka onye ọbia.
Igbo 2006
Ma mb͕e ihe ndia gasiri emere ka Ọ puta ìhè nye madu abua nime ha n'udi di iche, mb͕e ha nēje ije, nāga n'azu obodo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ihe ndị a gasịrị, o gosiri mmadụ abụọ nʼime ha onwe ya nʼụdị ọzọ, mgbe ha na-abanye nʼime obodo.