bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Bible
/
Compare Mark 16:13
Mark 16:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe mmadụ abụọ a chọpụtara na ọ bụ Jisọs ka ha hụrụ, ha gbaghachiri Jerusalem gaa kọọrọ ndị ọzọ, ma ha ekwenyeghị.
Igbo 2006
Ndi ahu we je kọrọ ndi fọduru: ha ekweghi kwa okwu-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a laghachiri bịa kọọrọ ndị nke ọzọ ma ha ekwetakwaghị.