Mark 16:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịakwa, ọ gwara ha sị, “Gaanụ nꞌime ụwa nile kwusaa ozi ọma nye onye ọ bụla nꞌebe ọ bụla.
Igbo 2006
O we si ha, Ganu n'uwa nile, kwusara ihe nile ekère èkè ozi ọma nkem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara ha sị, “Gaanụ nʼime ụwa niile kwusaara ihe niile e kere eke oziọma.