Mark 16:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌisi ụtụtụ ụbọchị Sọnde, mgbe anyanwụ wara, ụmụ nwanyị ndị a buuru ihe ahụ ha zụrụ bido ịga nꞌili ahụ.
Igbo 2006
N'isi-ututu n'ubọchi mbu nke ízù ubọchi asa, ha we bia rue ílì-Ya mb͕e anyanwu wara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼisi ụtụtụ ụbọchị mbụ nke izu, mgbe anyanwụ wara, ha biliri gawa nʼili ahụ.