Mark 16:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha nọ nꞌụzọ, ha juru onwe ha ajụjụ sị, “Onye ga-enugharịrị anyị nkume ahụ e ji mechie ọnụ ili ahụ?”
Igbo 2006
Ha we sirita onwe-ha, Ònye gākpọrepuru ayi nkume ahu n'ọnu-uzọ ílì?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha jụrịtara onwe ha na-asị, “Onye ga-enupuru anyị nkume ahụ dị nʼọnụ ụzọ ili ahụ?”