Mark 16:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha banyere nꞌime ili ahụ. Nꞌime ya ha hụrụ nwokorọbịa yi uwe ọcha ka ọ nọdụrụ ala nꞌakụkụ aka nri ili ahụ. Ụjọ tụrụ ụmụ nwanyị a!
Igbo 2006
Ha we ba n'ílì, hu nwa-okorọbia ka ọ nọduru n'aka-nri, b͕okwasi kwa uwe-nwuda ọcha; ibobo we nwua ha n'aru nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha banyere nʼime ili ahụ, ha hụrụ otu nwokorobịa yi uwe ọcha ka ọ nọdụrụ ala nʼakụkụ aka nri nke ili ahụ. Ha tụrụ oke egwu.