Mark 16:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nwokorọbịa ahụ gwara ha sị, “Unu atụla ụjọ, amaara m na ọ bụ Jisọs onye Nazaret a kpọgidere nꞌobe ka unu na-achọ. Ọ nọkwaghị nꞌebe a, o sitela nꞌọnwụ bilie! Lee ebe e nyibere ya na mbụ.
Igbo 2006
Ma ọ si ha, Ka ibobo ghara inwu unu n'aru nke-uku: unu nāchọ Jisus, Onye Nazaret, Onye akpọgideworo n'obe: emere ka O si n'ọnwu bilie; Ọ nọghi n'ebe a: le, ebe ha tọb͕ọrọ Ya!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ sịrị ha, “Unu atụla egwu. Unu na-achọ Jisọs onye Nazaret a kpọgidere nʼobe. E meela ka o site nʼọnwụ bilie! Ọ nọkwaghị nʼebe a. Lee ebe e nibere ya.