Mark 16:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a laghachinụ kọọrọ ndị na-eso ụzọ ya, ha na Pita. Gwa ha na Jisọs eburula ha ụzọ gaa Galili izute ha. Unu ga-ahụ ya nꞌebe ahụ dị ka ọ gwara unu tupuu ọ nwụọ.”
Igbo 2006
Kama labanu, si ndi nēso uzọ-Ya na Pita, O buru unu uzọ ga Galili: n'ebe ahu ka unu gāhu Ya, dika Ọ gwara unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma gaanụ gwa ndị na-eso ụzọ ya nakwa Pita, ‘O burula unu ụzọ gawa Galili. Ebe ahụ ka unu ga-ahụ ya dị ka ọ gwararịị unu.’ ”