Mark 2:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma igosi unu na Nwa nke mmadụ nwere ike nꞌụwa ịgbaghara mmehie,
Igbo 2006
Ma ka unu we mata na Nwa nke madu nwere ike n'elu uwa ib͕aghara nmehie, (Ọ si onye ahu akuku-aru-ya nwuru anwu),
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma igosi unu na Nwa nke Mmadụ nwere ikike nʼụwa ịgbaghara mmehie.” Ọ sịrị onye ahụ akụkụ ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ,