Mark 2:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, Jisọs pụrụ gaa nꞌakụkụ osimiri ahụ, kwusaara ndị gbara ya gburugburu ozi ọma.
Igbo 2006
O we pua ọzọ ga n'usọ oké osimiri; ìgwè madu ahu nile we nābiakute Ya, Ọ nēzí kwa ha ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Jisọs pụrụ gaa nʼakụkụ osimiri ahụ. Igwe mmadụ bịakwutere ya. Ọ malitere izi ha ihe.