Mark 2:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ na-agakwa nꞌihu, Jisọs hụrụ Livayị nwa Alfeọs ebe ọ nọdụrụ nꞌụlọ ndị ọnaụtụ, nke bụkwa ebe ọ na-arụ ọrụ. Jisọs sịrị ya, “Soro m.” Ngwangwa Livayị sooro ya.
Igbo 2006
Mb͕e Ọ nāga, Ọ hu Livai nwa Alfiọs, ka ọ nọduru n'ulọ-ùtú, Ọ si ya, Som. O we bilie, so Ya
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ na-aga nʼihu, ọ hụrụ Livayị nwa Alfiọs ka ọ nọdụrụ ala nʼụlọ ịnakọta ụtụ. Ọ sịrị ya, “Soro m,” o biliri sooro ya.