Mark 2:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị Farisii na-ebu ọnụ oge nile. Ya mere, otu ụbọchị, ụfọdụ mmadụ bịakwutere Jisọs jụọ ya sị, “Gịnị mere ndị na-eso ụzọ gị adịghị ebu ọnụ?”
Igbo 2006
Ndi nēso uzọ Jọn na ndi-Farisi nēbu kwa ọnu: ha we bia, si Ya, N'ìhi gini ka ndi nēso uzọ Jọn na ndi nēso uzọ ndi-Farisi nebu ọnu, ma ndi nēso uzọ-Gi adighi-ebu ọnu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a, ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị Farisii na-ebu ọnụ. Ndị mmadụ bịara jụọ ya sị, “Gịnị mere ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị na-eso ụzọ ndị Farisii ji ebu ọnụ, ma ndị nke gị adịghị ebu ọnụ?”