Mark 2:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma oge na-abịa mgbe di nwanyị na-agaghị anọ. Nꞌoge ahụ ha ga-ebu ọnụ.
Igbo 2006
Ma ubọchi gābia, mb͕e agānapu ha Onye nālu nwunye ohu, mb͕e ahu ka ha gēbu kwa ọnu n'ubọchi ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma oge na-abịa mgbe a ga-ewepụ onye na-alụ nwunye ọhụrụ. Nʼụbọchị ahụ ka ha ga-ebu ọnụ.