Mark 2:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O zighị ezi iji akwa ọhụrụ duchie ebe akwa ochie siri dọkaa nꞌihi na nke a ga-eme ka akwa ochie ahụ jọọ njọ karịa ka ọ dị na mbụ.
Igbo 2006
Ọ dighi onye ọ bula nēwere iberibe ákwà ọb͕ub͕a ọhu dukọta n'uwe ochie: eme otú a, nke kwesiri imechi ya nādọkapu ihe n'aru-ya, nke-ọhu nādọkapu n'aru nke-ochie, ndọka jọkariri njọ aputa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ dịghị onye na-eji akwa ọhụrụ kwachie ebe akwa ochie siri dọkaa. Ọ bụrụ na o mee nke a, akwa ọhụrụ ahụ ga-adọkapụ site na nke ochie mee ka ndọka ya dị njọ karịa.