Mark 2:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ụfọdụ ndị Farisii hụrụ ha mgbe ha na-eme nke a. Ha kpọkuru Jisọs sị ya, “Ị̀ na-ahụkwa ihe ndị na-eso ụzọ gị na-eme? O megidere iwu iwe ihe ubi nꞌụbọchị izuike anyị!”
Igbo 2006
Ndi-Farisi we si Ya, Le, gini mere ha nēme n'ubọchi-izu-ike ihe nēzighi ezi n'iwu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Farisii siri ya, “Lee, gịnị mere ha ji na-eme ihe megidere iwu nʼụbọchị izuike.”