Mark 2:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs sịrị ha, “Unu agụtaghị nꞌakwụkwọ nsọ ihe Devidi na ndị so ya mere mgbe agụụ gụrụ ha?
Igbo 2006
O we si ha, Ọ dighi mb͕e ọ bula unu guru ihe Devid mere, mb͕e ọ nọ na nkpà, mb͕e agu gu-kwa-ra ya, ya onwe-ya, na ndi soro ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ sịrị ha, “Unu agụtaghị ihe Devid na ndị so ya mere mgbe agụụ gụrụ ha?