Mark 2:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs gwakwara ha sị, “E mere ụbọchị izuike maka ọdịmma ndị mmadụ. E meghị mmadụ nꞌihi idebe ụbọchị izuike nsọ nanị.
Igbo 2006
O we si ha, Emere ubọchi-izu-ike n'ihi madu, emeghi madu n'ihi ubọchi-izu-ike:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ọ gwakwara ha sị, “E mere ụbọchị izuike maka mmadụ, emeghị mmadụ maka ụbọchị izuike.”