Mark 2:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dịghị anya mmadụ anọ bịarutere nꞌebe igwe mmadụ ndị a gbakọrọ. Ha bu enyi ha nꞌute, bụ onye akụkụ ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ.
Igbo 2006
Ha we bia, kutara Ya otù onye akuku-aru-ya nwuru anwu, nke madu anọ nēbu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ikom ụfọdụ buteere ya otu nwoke ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ. Ọ bụ mmadụ anọ bu ya.