Mark 2:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ngwangwa Jisọs ghọtara ihe ha na-eche nꞌobi ha. Ọ jụrụ ha ajụjụ a, “Gịnị mere okwu m kwuru jiri wetara unu obi ọjọọ?
Igbo 2006
Ngwa ngwa ebe Jisus mazuru nime mọ-Ya na ha nātule okwu nime onwe-ha otú a, Ọ si ha, Gini mere unu nātule ihe ndia n'obi-unu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa Jisọs matara nʼime mmụọ ya na ha na-atule okwu a nʼime obi ha. Ọ sịrị ha, “Gịnị mere unu ji na-eche ihe dị otu a nʼobi unu?