Mark 4:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, mgbe nanị Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya nọ, ụfọdụ ndị nụrụ ozizi ya, ha na ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya ajụjụ sị, “Gịnị ka mkpụrụ ahụ a ghara pụtara?”
Igbo 2006
Mb͕e nání Ya nọ, ndi nọ Ya buruburu na ndikom iri na abua ahu we jua Ya ilu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ọ nọ naanị ya, ndị ozi iri na abụọ ahụ na ndị ọzọ nọ ya gburugburu jụrụ ya ajụjụ banyere ilu ahụ.