Mark 4:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Aịzaya buru amụma banyere ha sị, ‘Ha ga-ele anya lekwasị, ma ha agaghị ahụ ihe ọ bụla. Ha ga-ege ntị, gesiekwa ike, ma ha agaghị aghọta ihe ọ bụla. Nꞌihi na ọ bụrụ na ha aghọta, ha agaghị echegharị bịakwute Chineke ka ọ gbaghara ha.’ ”
Igbo 2006
ka ha we hu n'ọhuhu, ghara ihuta; ka ha we nu kwa n'ọnunu, ghara inuta; ka ha ghara ichighari mb͕e ọ bula, ewe gb͕aghara ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nke mere na, “ ‘Ha ga na-ele anya, hụkwa, ma ha agaghị ahụ ihe ọbụla, ha ga na-anụ, nụkwa, ma ha agaghị aghọta ihe ọbụla, ma ọ bụghị ya, ha nwere ike chigharịa bụrụ ndị a gbaghaara.’   ”