Mark 4:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Obi ndị ọzọ dị ka ala nkume nkume ebe ụfọdụ mkpụrụ ọka ahụ danyere. Ndị a bụ ndị jiri ọṅụ nabata ozi ọma ahụ.
Igbo 2006
Otú ahu, ndia bu kwa ndi anāgha n'ebe nkume ahu, ndi, mb͕e ọ bula ha nuru okwu ahu, ngwa ngwa ha were ọṅù jide ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ọzọ dị ka mkpụrụ a kụrụ nʼala nkume. Ha nụrụ okwu ahụ, were ọṅụ nabata ya nʼotu mgbe ahụ.