Mark 4:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Obi ndị ọzọ dị ka ala ahụ ogwu dị, ebe ụfọdụ nꞌime mkpụrụ ọka ahụ danyere. Ndị a bụ ndị nụrụ ozi ọma ahụ nabatakwa ya.
Igbo 2006
Ndi ọzọ bu kwa ndi anāgha n'etiti ogwu ahu; ndia bu ndi nuru okwu ahu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị nke ọzọkwa, dị ka mkpụrụ dara nʼetiti ogwu, nụrụ okwu ahụ;