Mark 4:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma echiche banyere ihe dị nꞌụwa a, ya na agụụ ịba ụba, na echiche ọjọọ dị iche iche, na-akpagbu okwu ha nụrụ. Ha adịghị amịkwa mkpụrụ.
Igbo 2006
ma ncheb͕u nile nke oge a, na aghughọ nke àkù, na nbata nke agu ihe di iche iche ọzọ, nākpab͕u okwu ahu, o we ghọ ihe nāmighi nkpuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma nchekasị nke ndụ a, na nghọgbu nke akụnụba, na oke ọchịchọ, nakwa ihe ndị ọzọ na-abata, kpagbuo okwu ahụ, mee ka ọ ghara ịmị mkpụrụ.