Mark 4:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O ziri ha ọtụtụ ihe. Ọ bụkwa ilu ka o ji zie ha ihe. Nke a bụ otu nꞌime ihe o ziri ha.
Igbo 2006
O we zí ha ọtutu ihe n'ilu di iche iche, si ha n'ozizí-Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O bidoro i kuziri ha ọtụtụ ihe nʼilu, ma nʼozizi ya, ọ sịrị ha,