Mark 4:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ihe ọ bụla zoro ezo ga-emesi pụta ìhè. Ihe ọ bụla e kpuchiri ekpuchi ka a ga-emesiakwa kpughee.
Igbo 2006
N'ihi na ọ dighi ihe ezoro ezo, ma-ọbughi ka ewe me ka ọ puta ìhè; ọ dighi kwa ihe emere ka ọ buru ihe ezoro ezo, kama ọ bu ka o we puta ìhè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ihe niile e zoro ezo ga-apụta ihe ma ihe niile e kpuchiri ekpuchi ka a ga-emesịa kpughee.