Mark 4:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye nwere ihe ka a ga-enyekwa ihe ọzọ, ma nwoke ahụ na-enweghị ihe ka a ga-anapụ ọ bụladị ihe nke o nwere.”
Igbo 2006
N'ihi na onye nwere, onye ahu ka agēnye: onye nēnweghi kwa, ọbuná ihe o nwere ka agānapu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye nwere ihe ka a ga-enye karịa; onye na-enweghị, ọ bụladị nke o nwere ka a ga-anapụ ya.”