Mark 4:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs gara nꞌihu gwa ha sị, “Alaeze Chineke dị ka nwoke gara nꞌubi ya ghaa mkpụrụ.
Igbo 2006
O we si, ọ bu otu a ka ala-eze Chineke di, ọ di ka mb͕e madu tupuru nkpuru n'ala;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịkwara, “Alaeze Chineke yiri ihe dị otu a. Ọ dịka mgbe otu onye ghara mkpụrụ nʼala ubi.