Mark 4:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, ọ na-alaghachi nꞌụlọ ya chefuo ihe nile banyere mkpụrụ ahụ ọ ghara. Ma mgbe ụbọchị ole na ole gafere, mkpụrụ ahụ na-epuputa too, ma onye ọrụ ubi ahụ amaghị otu o si puo, ma ọ bụ otu o si too, nꞌihi na ọ dịghị ihe ọzọ ọ na-eme inyere mkpụrụ ọka ahụ aka ipu.
Igbo 2006
we raru ura teta kwa abali na ehihie, nkpuru ahu we pue tó kwa, onye ahu amaghi ka o si me.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ehihie na abalị, ma ọ nọ nʼụra ma o tetara, mkpụrụ ahụ na-epupụte na-etokwa, ma ọ maghị ka o si na-eme.