Mark 4:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọka ahụ chara ịghọ ya, nwoke a na-eji mma ya bịa gbutuo ọka ahụ, ghọọkwa mkpụrụ ọka laa, nꞌihi na oge iwe ihe nꞌubi eruola.”
Igbo 2006
Ma mb͕e ọ bula nkpuru chara, ngwa ngwa o were mma-iwe-ihe-ubi webe, n'ihi na mb͕e owuwe-ihe-ubi abiawo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọka ahụ chara ịghọ ya, o na-eji mma iwe ihe ubi ya bịa gbutuo ọka ahụ, ghọrọkwa ogbe ọka laa, nʼihi na oge iwe ihe nʼubi eruola.”