Mark 4:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Anyị nwere ike ịsị na alaeze Chineke dị ka mkpụrụ mọsụtadị. Ọ bụ otu nꞌime mkpụrụ dịkarịsịrị nta nꞌụwa. Ma mgbe mmadụ weere ya kụọ,
Igbo 2006
Ọ di ka nkpuru mustard, nke, mb͕e ọ bula aghara ya n'ala, ọ bu ezie na ọ di ntà kari nkpuru nile di n'ala;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dị ka mkpụrụ mọstaadị, nke bụ mkpụrụ dịkarịsịrị nta nke a na-akụ nʼala.