Mark 4:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs jiri ọtụtụ ilu gwa ndị mmadụ ahụ okwu. Ọ gwara ha okwu ole na ole ha nwere ike ịnụ.
Igbo 2006
O nēji kwa ọtutu ilu di otú a gwa ha okwu Chineke, dika ha puru inu ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O jiri ọtụtụ ilu yiri ndị a gwa ha okwu dị ka ha pụrụ ịghọta.
Recommended Reading