Mark 4:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge anyasị ụbọchị ahụ, Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya sị, “Ka anyị banyenụ nꞌụgbọ mmiri gafee nꞌofe ọzọ nke osimiri a.”
Igbo 2006
N'ubọchi ahu, mb͕e o ruru anyasi, O we si ha, Ka ayi gabiga n'ofè ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị ahụ nʼoge uhuruchi, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya sị, “Ka anyị gafee nʼofe nke ọzọ.”