Mark 4:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya mere ihe o kwuru. Ha na Jisọs banyere nꞌụgbọ, hapụ igwe mmadụ ahụ. Ụfọdụ ụgbọ mmiri sokwara ha nꞌazụ.
Igbo 2006
Ha we rapu ìgwè madu ahu, we kuru Ya, otú di, tiyere onwe-ha n'ub͕ọ ahu. Ub͕ọ ufọdu ọzọ di kwa nke nēso Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ igwe mmadụ ahụ ma kpọrọ ya, otu ọ dị, ya na ha banyere nʼime ụgbọ. Ụgbọ ndị ọzọ dịkwa na-eso ya.