Mark 4:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs biliri ọtọ, baara ifufe ahụ mba sị, “Dere jii!” Ngwangwa, ifufe ahụ kwụsịrị ifegharị, ebe nile dekwaara jii.
Igbo 2006
O we teta, bara ifufe nba, si kwa oké osimiri, Di jū, kpuchie ọnu-gi. Ifufe we febìe, oké ndaju we di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ biliri ọtọ, baara ifufe ahụ mba sịkwa osimiri ahụ, “Kwụsị! Dere jii!” Ifufe ahụ kwụsịrị, ebe niile dajụrụ deere jii.