Mark 4:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs jụrụ ndị na-eso ụzọ ya sị, “Gịnị mere ụjọ ji na-atụ unu? Ebee ka okwukwe unu gara?”
Igbo 2006
O we si ha, Gini mere unu nātu ujọ? ùnu akēnweghi okwukwe?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ndị na-eso ụzọ ya, “Gịnị mere unu ji atụ oke egwu? Ọ bụ na unu enwebeghị okwukwe?”