Mark 4:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụfọdụ nꞌime ọka ahụ dara nꞌala ebe ogwu ogwu dị. Mgbe ha pupụtara too, ogwu dị nꞌebe ahụ kpagburu ha. Ha amịkwaghị mkpụrụ.
Igbo 2006
Nkpuru ọzọ we da n'etiti ogwu, ogwu ahu we tolite, kpab͕ue ha, ha amighi kwa nkpuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mkpụrụ ndị ọzọ dara nʼetiti ogwu; ogwu ahụ tolitere kpagbuo ha. Ha amịkwaghị mkpụrụ.