Mark 5:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, ha jeruru ofe ọzọ nke osimiri ahụ. Ebe ha kwụsịrị bụ nꞌobodo Gerazin.
Igbo 2006
Ha we bia rue ofè ọzọ nke oké osimiri ahu, n'ala ndi Gerasa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gafere nʼofe ọzọ nke osimiri ahụ nʼakụkụ obodo Gerazin.